mkpuru obi m na-acho dinwenu key c 4/4 a

Transcrição

mkpuru obi m na-acho dinwenu key c 4/4 a
MKPURU OBI M NA-ACHO DINWENU KEY C 4/4 A.C. IGBO
(PSALM 42)
CHORUS:
SOP & ALTO: Mkpuru obi moo.. Mkpuru obi moo.. Mkpuru obi moo.. n’acho
Dinwenu; Mkpuru obi moo n’acho Dinwenu, kedu mgbe m g’aba a hu Chineke
anya--a? (anya-a-a: for alto)
TENOR: O- o mkpuru obi m oo; Mkpuru obi moo; Mkpuru obi m oo n’acho
Dinwenu, Mkpuru obi moo n’acho Dinwenu-- kedu mgbe m g’aba a hu Chineke
anya--a?
BASS: O-o mkpuru obi m oo; mkpuru obi moo, mkpuru obi moo o, mkpuru obi
moo o n’acho Dinwenu; o o o n’acho Dinwenu, ke du mgbe m ga ahu Chineke
anya a a?
VERSES:
1. Dika otu anu ohia si acho mmiri onunu; otu ahu ka obi m si acho Dinwenu!
2. Ma anya mmiri buru nri mo ma n’ehihie ma n’abali, ka ndi mmadu na-aju
m oge nile: “Kedu Chineke gi?”!
3. Gini ka iji na ada mba? mkpuru obi mo, gini ka iji asu ude n’ime?
Chekwube na Chineke, a ga m eto Ya; Chi-nek’Onyenzoputa m!
4. A juru m Dinwenu, Okwute m, Gini ka iji chefue mo? Ka m n’eru ru u site
na mmegbu nke ndi irom!
5. Ndi iro m na-emekepu m obi dika uru nke n’agbawa m obi moo, ka ha
n’aju m oge nile, “Kedu Chineke gi?”!

Documentos relacionados

383 IGBO SENIOR

383 IGBO SENIOR naach]ta mgbaghara. Agbaghara ha site n’okwukwe ma sachap kwa mmehie niile ha “N’ihi na mgbe ayi n] n¯digh ike, mgbe oge-Ya ruru Kraist nwuru n’ihi ndi n¯digh-as]puru Chineke” (Ndi Rom 5:6). Dka ...

Leia mais

Arroz Vaca atolada Salada de repolho Pão com queijo Suco de

Arroz Vaca atolada Salada de repolho Pão com queijo Suco de MERENDA ESCOLAR – 2015 CAIC/JOSÉ BONIFÁCIO/ALUÌSIO MAIER/VARO 2° SEMANA

Leia mais

Municípios e Distritos

Municípios e Distritos ABREVIAÇÃO DOS MUNICÍPIOS / DISTRITOS PARA NOMENCLATURA DOS ARQUIVOS DE PROJETOS MUNICÍPIO/DISTRITO ADAMANTINA ADOLFO AGUAÍ AGUAS DA PRATA AGUAS DE LINDÓIA AGUAS DE SANTA BÁRBARA AGUAS DE SÃO PEDRO...

Leia mais

peningkatan prestasi belajar siswa pada mata pelajaran pendidikan

peningkatan prestasi belajar siswa pada mata pelajaran pendidikan hadirat Allah SWT yang telah memberikan kekuatan lahir batin dan melimpahkan rahmat serta hidayah-Nya. Selama proses penyusun skripsi ini tidak lepas dari hambatan, rintangan, dan kesulitan. Namun ...

Leia mais